A GHOTAGHI NKE A NA-ESO ESO: IHE GBURU UMUIGBO (CRISIS OF IDENTITY: THE BANE OF THE IGBO PEOPLE).

  • Rev. Fr. Rich. N. Ekegbo (Ph.D.)

Abstract

Alaigbo kwesiri ?ga n'ihu kar?a etu ? d? ugbua. Nd? Igbo kwesiri ?b? dike na nd? a ma ama kar?a etu e si ah? ha ugbua, n'agbanyeghi etu nd? ab?gh? nd? Igbo si ah? ha ma na-emesokwa ha omume. Mana ? d?gh? etu ah? n'ihi nsogbu ?f?d? na-as? na ? b? omume nke ?f?d? na-as? na ? b? omume oke amamihe, nke wetarala okwu ?kp?t?r?kp? ah? b? Igbo enwe eze. Nke a were b?r? eziokwu n'?d? nke ya ma e lebaa ya anya nke ?ma. Igbo enwe eze b? okwu na-egosi oke amamihe n'?d? nke ya; nke a mere o ji b?r? omume a na-ah? n'omume nwaf? ?b?la nke Igbo. Nke a mere o ji d? mfe mmad? ?h? na e nweghi ihe e ji mara ?m?igbo, e nweghikwa ihe e jighi mara ?m?igbo, n'ihi na onye ?b?la na-eme nke ?ma na nke ya, ma a b?a n'obu z?wa onwe ya. Mana a b?a na bunu bunu ibu any? danda, ma?b? ka a ny?k?? am?r? ?n?..., amamihe juru ?m?igbo ah? na-eme ka nkwek?r?ta sie ike na ka mmek?r?ta kp?? ?kw?. Ya mere a magh? nke a na-eso eso d?ka o si d? ebe a, ji were mwute gosi nlaghachiaz? omume ?j?? a wetaarala alaigbo nke nwaf? ?b?la nke Igbo kwesiri isi na ya gh?ta ihe nd? e kwesiri ibidozi mewe d?ka otu agb?r?, iji weta mmepe n'ala Igbo nakwa iji kagbuzi okwu na omume nd? d?ka Igbo enwe eze.

Published
2021-12-06
Section
Articles